Ifeoma

Eke, Wed. Aug. 28, 2019:
(A poem to a heartthrob)

Ifeoma bu ife di mma.
Ife di mma na anya bu nwanne.
Ife di mma kwulu,
Ife di mma akwudebe ya.
Ife di mma, lie m ego.
Ife di mma, ara agwu agwu.
Ife di mma, ara awa na afa.
Ife di mma, so ya bu ebu eme.
Ife di mma amaka.
Ife di ora mma bu afa mmadu.
Ife di mma aputabadunu.
Ife di mma bu ife oma,
Ifeoma bulu ife di mma!

By
Chudi Okudo
The teacher of The Igbo Revolution
as well as a consummate Fine Artist.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *